Native Bible

Psalms 78:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha chefuru ihe o mere, ọrụ ịtụnanya o gosiri ha.

Psalms 78:11 in English

Psalms 78:11 · Berean Standard Bible

They forgot what He had done, the wonders He had shown them.

Context

9Ndị ikom Ifrem, nʼagbanyeghị na ha kwere ụta ha, chigharịrị azụ, gbaa ọsọ nʼụbọchị agha. 10Ha edebeghị ọgbụgba ndụ Chineke. Ha jụkwara ibi ndụ dịka iwu ya si dị. 11Ha chefuru ihe o mere, ọrụ ịtụnanya o gosiri ha. 12Chineke rụrụ ọrụ ebube ndị a nʼihu nna nna ha nʼala Ijipt na nʼọhịa Zoan. 13O kewara oke osimiri, site nʼetiti ya dufee ha. O mere ka mmiri ahụ guzo ọtọ dịka mgbidi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.