Abụ Ọma 78:10
Psalms 78:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha edebeghị ọgbụgba ndụ Chineke. Ha jụkwara ibi ndụ dịka iwu ya si dị.
Psalms 78:10 in English
Psalms 78:10 · Berean Standard Bible
They failed to keep God’s covenant and refused to live by His law.
Context
8Ha agakwaghị adị ka ndị nna nna ha,
ọgbọ ndị nnupu isi na ndị isiike;
ndị obi ha na-adịghị nʼebe Chineke nọ,
ndị mmụọ ha na-ekwesighị ntụkwasị obi nye ya. 9Ndị ikom Ifrem, nʼagbanyeghị na ha kwere ụta ha,
chigharịrị azụ, gbaa ọsọ nʼụbọchị agha. 10Ha edebeghị ọgbụgba ndụ Chineke.
Ha jụkwara ibi ndụ dịka iwu ya si dị. 11Ha chefuru ihe o mere,
ọrụ ịtụnanya o gosiri ha. 12Chineke rụrụ ọrụ ebube ndị a nʼihu nna nna ha
nʼala Ijipt na nʼọhịa Zoan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.