Native Bible

Psalms 76:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebe ahụ ka o tijisịrị àkụ niile na-egbu amụma, na ọta niile, na mma agha niile, na ngwa agha niile. Sela

Psalms 76:3 in English

Psalms 76:3 · Berean Standard Bible

There He shattered the flaming arrows, the shield and sword and weapons of war. Selah

Context

1A maara Chineke nʼobodo Juda; aha ya dị ukwuu nʼobodo Izrel. 2Ụlọ ikwu ya dị na Salem, ebe obibi ya dị na Zayọn 3Ebe ahụ ka o tijisịrị àkụ niile na-egbu amụma, na ọta niile, na mma agha niile, na ngwa agha niile. Sela 4Ị jupụtara nʼìhè, ị dị oke ebube karịa ọtụtụ ugwu nke anụmanụ jupụtara. 5A pụnarịla ndị nwere obi ike ihe ha, ha na-arahụkwa ụra ikpeazụ ha; o nweghị otu onye nʼime ndị dike nʼagha ndị a pụrụ iweli aka ya abụọ elu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.