Native Bible

Psalms 76:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A maara Chineke nʼobodo Juda; aha ya dị ukwuu nʼobodo Izrel.

Psalms 76:1 in English

Psalms 76:1 · Berean Standard Bible

God is known in Judah; His name is great in Israel.

Context

1A maara Chineke nʼobodo Juda; aha ya dị ukwuu nʼobodo Izrel. 2Ụlọ ikwu ya dị na Salem, ebe obibi ya dị na Zayọn 3Ebe ahụ ka o tijisịrị àkụ niile na-egbu amụma, na ọta niile, na mma agha niile, na ngwa agha niile. Sela

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.