Native Bible

Psalms 76:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụlọ ikwu ya dị na Salem, ebe obibi ya dị na Zayọn

Psalms 76:2 in English

Psalms 76:2 · Berean Standard Bible

His tent is in Salem,* His dwelling place in Zion.

Context

1A maara Chineke nʼobodo Juda; aha ya dị ukwuu nʼobodo Izrel. 2Ụlọ ikwu ya dị na Salem, ebe obibi ya dị na Zayọn 3Ebe ahụ ka o tijisịrị àkụ niile na-egbu amụma, na ọta niile, na mma agha niile, na ngwa agha niile. Sela 4Ị jupụtara nʼìhè, ị dị oke ebube karịa ọtụtụ ugwu nke anụmanụ jupụtara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.