Native Bible

Psalms 73:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị na-eji ndụmọdụ gị na-edu m, ma emesịa, ị ga-anabata m nʼebube gị.

Psalms 73:24 in English

Psalms 73:24 · Berean Standard Bible

You guide me with Your counsel, and later receive me in glory.

Context

22Abụ m onye nzuzu na onye na-amaghị ihe. Adị m ka anụ ọhịa nʼihu gị. 23Ma ana m anọnyere gị mgbe niile; ị na-ejide m nʼaka nri m. 24Ị na-eji ndụmọdụ gị na-edu m, ma emesịa, ị ga-anabata m nʼebube gị. 25Onye ka m nwere nʼeluigwe ma ọ bụghị gị? Ọ dịghị ihe ụwa a nwere nke m ga-achọsi ike karịa gị. 26Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba, ma Chineke bụ ike nke obi m, na ihe nketa m ruo ebighị ebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.