Native Bible

Psalms 73:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Abụ m onye nzuzu na onye na-amaghị ihe. Adị m ka anụ ọhịa nʼihu gị.

Psalms 73:22 in English

Psalms 73:22 · Berean Standard Bible

I was senseless and ignorant; I was a brute beast before You.

Context

20Dịka nrọ, mgbe mmadụ na-eteta, otu a, O Onyenwe anyị, mgbe i tetara, ị ga-eleda ha anya dịka echiche na-agaghị emezu. 21Mgbe m nọ nʼobi mwute; mmụọ m dara mba. 22Abụ m onye nzuzu na onye na-amaghị ihe. Adị m ka anụ ọhịa nʼihu gị. 23Ma ana m anọnyere gị mgbe niile; ị na-ejide m nʼaka nri m. 24Ị na-eji ndụmọdụ gị na-edu m, ma emesịa, ị ga-anabata m nʼebube gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.