Native Bible

Psalms 73:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma mụ onwe m, ọ fọdụrụ nwantịị ka m zọhie ụkwụ, ọ fọdụrụ nwantịị ka ụkwụ m gbụchapụ.

Psalms 73:2 in English

Psalms 73:2 · Berean Standard Bible

But as for me, my feet had almost stumbled; my steps had nearly slipped.

Context

1Nʼezie, Chineke dịịrị Izrel mma, dịkwara ndị obi ha dị ọcha. 2Ma mụ onwe m, ọ fọdụrụ nwantịị ka m zọhie ụkwụ, ọ fọdụrụ nwantịị ka ụkwụ m gbụchapụ. 3Nʼihi na e kwosara m ndị mpako ekworo*; mgbe m hụrụ ịba ụba* nke ndị ajọ omume.* 4Ha anaghị adọgbu onwe ha; ahụ ha gbara abụba, siekwa ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.