Native Bible

Psalms 73:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼezie, Chineke dịịrị Izrel mma, dịkwara ndị obi ha dị ọcha.

Psalms 73:1 in English

Psalms 73:1 · Berean Standard Bible

Surely God is good to Israel, to those who are pure in heart.

Context

1Nʼezie, Chineke dịịrị Izrel mma, dịkwara ndị obi ha dị ọcha. 2Ma mụ onwe m, ọ fọdụrụ nwantịị ka m zọhie ụkwụ, ọ fọdụrụ nwantịị ka ụkwụ m gbụchapụ. 3Nʼihi na e kwosara m ndị mpako ekworo*; mgbe m hụrụ ịba ụba* nke ndị ajọ omume.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.