Abụ Ọma 72:9
Psalms 72:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebo niile ndị bi nʼọzara ga-akpọ isiala nye ya, ndị iro ya niile ga-abụ ndị e wedara nʼala.
Psalms 72:9 in English
Psalms 72:9 · Berean Standard Bible
May the nomads bow before him, and his enemies lick the dust.
Context
7Nʼoge ndụ ya, ka ndị ezi omume too, na-awasa;
ịba ụba ga-ejupụta ebe niile ruo mgbe ọnwa agaghị adịkwa. 8Ọ ga-achị site nʼosimiri ruo osimiri,
na-esite nʼiyi ukwu.* ruo na nsọtụ niile nke ụwa* 9Ebo niile ndị bi nʼọzara ga-akpọ isiala nye ya,
ndị iro ya niile ga-abụ ndị e wedara nʼala. 10Ndị eze Tashish* na mba niile dị nʼebe dị anya,
ga-atụ ụtụ wetara ya;
e, ọ bụladị ndị eze si Sheba na Seba,*
ga-ewetara ya ọtụtụ onyinye. 11Ndị eze niile ga-akpọ isiala nye ya,
mba niile ga-ejekwara ya ozi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.