Native Bible

Psalms 72:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị eze niile ga-akpọ isiala nye ya, mba niile ga-ejekwara ya ozi.

Psalms 72:11 in English

Psalms 72:11 · Berean Standard Bible

May all kings bow down to him and all nations serve him.

Context

9Ebo niile ndị bi nʼọzara ga-akpọ isiala nye ya, ndị iro ya niile ga-abụ ndị e wedara nʼala. 10Ndị eze Tashish* na mba niile dị nʼebe dị anya, ga-atụ ụtụ wetara ya; e, ọ bụladị ndị eze si Sheba na Seba,* ga-ewetara ya ọtụtụ onyinye. 11Ndị eze niile ga-akpọ isiala nye ya, mba niile ga-ejekwara ya ozi. 12Nʼihi na ọ ga-azọpụta ndị nọ na mkpa mgbe ha kpọkuru ya. Ọ ga-azọpụtakwa ndị ogbenye na-enweghị onye ga-enyere ha aka. 13Ọ ga-enwe ọmịiko nʼahụ ndị na-enweghị ike, na ndị nọ na mkpa, ọ ga-azọpụta ndị nọ na mkpa site nʼọnwụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.