Abụ Ọma 72:10
Psalms 72:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị eze Tashish* na mba niile dị nʼebe dị anya, ga-atụ ụtụ wetara ya; e, ọ bụladị ndị eze si Sheba na Seba,* ga-ewetara ya ọtụtụ onyinye.
Psalms 72:10 in English
Psalms 72:10 · Berean Standard Bible
May the kings of Tarshish and distant shores bring tribute; may the kings of Sheba and Seba offer gifts.
Context
8Ọ ga-achị site nʼosimiri ruo osimiri,
na-esite nʼiyi ukwu.* ruo na nsọtụ niile nke ụwa* 9Ebo niile ndị bi nʼọzara ga-akpọ isiala nye ya,
ndị iro ya niile ga-abụ ndị e wedara nʼala. 10Ndị eze Tashish* na mba niile dị nʼebe dị anya,
ga-atụ ụtụ wetara ya;
e, ọ bụladị ndị eze si Sheba na Seba,*
ga-ewetara ya ọtụtụ onyinye. 11Ndị eze niile ga-akpọ isiala nye ya,
mba niile ga-ejekwara ya ozi. 12Nʼihi na ọ ga-azọpụta ndị nọ na mkpa mgbe ha kpọkuru ya.
Ọ ga-azọpụtakwa ndị ogbenye na-enweghị onye ga-enyere ha aka.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.