Native Bible

Psalms 72:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-achị site nʼosimiri ruo osimiri, na-esite nʼiyi ukwu.* ruo na nsọtụ niile nke ụwa*

Psalms 72:8 in English

Psalms 72:8 · Berean Standard Bible

May he rule from sea to sea, and from the Euphrates * to the ends of the earth.

Context

6Ọ ga-adị ka mmiri na-ezokwasị ala ubi a sụrụ asụ, dịka mmiri ozuzo na-ede elu ala. 7Nʼoge ndụ ya, ka ndị ezi omume too, na-awasa; ịba ụba ga-ejupụta ebe niile ruo mgbe ọnwa agaghị adịkwa. 8Ọ ga-achị site nʼosimiri ruo osimiri, na-esite nʼiyi ukwu.* ruo na nsọtụ niile nke ụwa* 9Ebo niile ndị bi nʼọzara ga-akpọ isiala nye ya, ndị iro ya niile ga-abụ ndị e wedara nʼala. 10Ndị eze Tashish* na mba niile dị nʼebe dị anya, ga-atụ ụtụ wetara ya; e, ọ bụladị ndị eze si Sheba na Seba,* ga-ewetara ya ọtụtụ onyinye.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.