Native Bible

Psalms 71:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site nʼezi omume gị, gbapụta m, mee ka m nwere onwe m; tọọ ntị gị nʼala nụrụ olu m ma zọpụta m.

Psalms 71:2 in English

Psalms 71:2 · Berean Standard Bible

In Your justice, rescue and deliver me; incline Your ear and save me.

Context

1Onyenwe anyị, nʼime gị ka m gbabara izere ndụ; ekwela ka ihere mee m. 2Site nʼezi omume gị, gbapụta m, mee ka m nwere onwe m; tọọ ntị gị nʼala nụrụ olu m ma zọpụta m. 3Ghọọrọ m oke nkume nke ebe mgbaba, ebe m nwere ike ịgbaba mgbe ọbụla; nye iwu maka nzọpụta m, nʼihi na ị bụ oke nkume m na ebe m e wusiri ike. 4O Chineke m, site nʼaka ndị ajọ omume na ndị mmadụ na-eme ihe ọjọọ, ndị afọ tara mmiri, gbapụta m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.