Native Bible

Psalms 71:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị, nʼime gị ka m gbabara izere ndụ; ekwela ka ihere mee m.

Psalms 71:1 in English

Psalms 71:1 · Berean Standard Bible

In You, O LORD, I have taken refuge; let me never be put to shame.

Context

1Onyenwe anyị, nʼime gị ka m gbabara izere ndụ; ekwela ka ihere mee m. 2Site nʼezi omume gị, gbapụta m, mee ka m nwere onwe m; tọọ ntị gị nʼala nụrụ olu m ma zọpụta m. 3Ghọọrọ m oke nkume nke ebe mgbaba, ebe m nwere ike ịgbaba mgbe ọbụla; nye iwu maka nzọpụta m, nʼihi na ị bụ oke nkume m na ebe m e wusiri ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.