Abụ Ọma 7:12
Psalms 7:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị, ọ ga-amụ mma agha ya ka ọ dịrị nkọ, ọ ga-arọgọ ụta ya, kwadokwa ịgba ya.
Psalms 7:12 in English
Psalms 7:12 · Berean Standard Bible
If one does not repent, God will sharpen His sword; He has bent and strung His bow.
Context
10Chineke nke kachasị ihe niile elu, bụ ọta* m,
ọ na-azọpụta ndị niile obi ha ziri ezi. 11Chineke bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi,
Chineke, onye na-ezipụta oke iwe ya kwa ụbọchị. 12Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị,
ọ ga-amụ mma agha ya ka ọ dịrị nkọ,
ọ ga-arọgọ ụta ya, kwadokwa ịgba ya. 13Ọ kwadoola ngwa agha niile nke ọnwụ;
ọ na-eme ka àkụ ya bụrụ nke na-ere ọkụ. 14Onye ọbụla dị ime ajọ ihe,*
na-atụrụ ime okwu na ụka mụpụtakwa ngharịpụ nke ụgha na-eweta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.