Native Bible

Psalms 7:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ kwadoola ngwa agha niile nke ọnwụ; ọ na-eme ka àkụ ya bụrụ nke na-ere ọkụ.

Psalms 7:13 in English

Psalms 7:13 · Berean Standard Bible

He has prepared His deadly weapons; He ordains His arrows with fire.

Context

11Chineke bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi, Chineke, onye na-ezipụta oke iwe ya kwa ụbọchị. 12Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị, ọ ga-amụ mma agha ya ka ọ dịrị nkọ, ọ ga-arọgọ ụta ya, kwadokwa ịgba ya. 13Ọ kwadoola ngwa agha niile nke ọnwụ; ọ na-eme ka àkụ ya bụrụ nke na-ere ọkụ. 14Onye ọbụla dị ime ajọ ihe,* na-atụrụ ime okwu na ụka mụpụtakwa ngharịpụ nke ụgha na-eweta. 15Ma onye ahụ na-egwu olulu na-adaba nʼime olulu ahụ o gwuru.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.