Native Bible

Psalms 7:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọbụla dị ime ajọ ihe,* na-atụrụ ime okwu na ụka mụpụtakwa ngharịpụ nke ụgha na-eweta.

Psalms 7:14 in English

Psalms 7:14 · Berean Standard Bible

Behold, the wicked man travails with evil; he conceives trouble and births falsehood.

Context

12Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị, ọ ga-amụ mma agha ya ka ọ dịrị nkọ, ọ ga-arọgọ ụta ya, kwadokwa ịgba ya. 13Ọ kwadoola ngwa agha niile nke ọnwụ; ọ na-eme ka àkụ ya bụrụ nke na-ere ọkụ. 14Onye ọbụla dị ime ajọ ihe,* na-atụrụ ime okwu na ụka mụpụtakwa ngharịpụ nke ụgha na-eweta. 15Ma onye ahụ na-egwu olulu na-adaba nʼime olulu ahụ o gwuru. 16Nsogbu ahụ ọ kpaliri na-abịakwasị ya ihe ike ahụ ọ kwadooro na-alaghachikwa azụ dakwasị ya nʼisi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.