Abụ Ọma 68:24
Psalms 68:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Chineke, ahụla igwe ahịrị mmadụ ndị na-eso gị, bụ igwe ahịrị mmadụ nke so Chineke m, na Eze m na-aba nʼebe nsọ ahụ.
Psalms 68:24 in English
Psalms 68:24 · Berean Standard Bible
They have seen Your procession, O God— the march of my God and King into the sanctuary.
Context
22Onyenwe anyị kwuru sị, “Aga m esite na Bashan kpọlata ha,
aga m adọpụta ha site nʼebe omimi nke osimiri, 23ka unu nwee ike saa ụkwụ unu nʼime ọbara ndị iro unu,
ka ire nkịta unu niile ketakwa oke nke ha.” 24O Chineke, ahụla igwe ahịrị mmadụ ndị na-eso gị,
bụ igwe ahịrị mmadụ nke so Chineke m, na Eze m na-aba nʼebe nsọ ahụ. 25Ndị na-abụ abụ nọ nʼihu, ndị na-eti egwu, na-eso ha nʼazụ;
ụmụ agbọghọ na-akpọ ụbọ sokwa ha. 26Too Chineke nʼetiti nzukọ ukwuu ahụ;
toonu Onyenwe anyị nʼetiti nzukọ ụmụ Izrel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.