Abụ Ọma 68:25
Psalms 68:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị na-abụ abụ nọ nʼihu, ndị na-eti egwu, na-eso ha nʼazụ; ụmụ agbọghọ na-akpọ ụbọ sokwa ha.
Psalms 68:25 in English
Psalms 68:25 · Berean Standard Bible
The singers lead the way, the musicians follow after, among the maidens playing tambourines.
Context
23ka unu nwee ike saa ụkwụ unu nʼime ọbara ndị iro unu,
ka ire nkịta unu niile ketakwa oke nke ha.” 24O Chineke, ahụla igwe ahịrị mmadụ ndị na-eso gị,
bụ igwe ahịrị mmadụ nke so Chineke m, na Eze m na-aba nʼebe nsọ ahụ. 25Ndị na-abụ abụ nọ nʼihu, ndị na-eti egwu, na-eso ha nʼazụ;
ụmụ agbọghọ na-akpọ ụbọ sokwa ha. 26Too Chineke nʼetiti nzukọ ukwuu ahụ;
toonu Onyenwe anyị nʼetiti nzukọ ụmụ Izrel. 27Lee Benjamin bụ agbụrụ dịkarịsịrị nta, ka ọ na-edu ha,
lekwaa igwe ụmụ ndị eze Juda
na nke Zebụlọn na Naftalị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.