Native Bible

Psalms 63:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A ga-ala ndị na-achọ ndụ m nʼiyi; ha ga-arịda ruo ebe omimi nke ụwa.

Psalms 63:9 in English

Psalms 63:9 · Berean Standard Bible

But those who seek my life to destroy it will go into the depths of the earth.

Context

7Nʼihi na ị bụ onye inyeaka m, ana m abụ abụ nʼokpuru ndo nke nku gị. 8Mkpụrụobi m na-arapara gị nʼahụ; aka nri gị na-ejigide m. 9A ga-ala ndị na-achọ ndụ m nʼiyi; ha ga-arịda ruo ebe omimi nke ụwa. 10A ga-eji mma agha laa ha nʼiyi, ha ga-abụkwa nri nye nkịta ọhịa. 11Ma eze ga-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke; ndị niile na-eji aha Chineke aṅụ iyi ga-eto ya, ma a ga-eme ka ọnụ ndị niile na-agha ụgha dere duu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.