Native Bible

Psalms 63:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma eze ga-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke; ndị niile na-eji aha Chineke aṅụ iyi ga-eto ya, ma a ga-eme ka ọnụ ndị niile na-agha ụgha dere duu.

Psalms 63:11 in English

Psalms 63:11 · Berean Standard Bible

But the king will rejoice in God; all who swear by Him will exult, for the mouths of liars will be shut.

Context

9A ga-ala ndị na-achọ ndụ m nʼiyi; ha ga-arịda ruo ebe omimi nke ụwa. 10A ga-eji mma agha laa ha nʼiyi, ha ga-abụkwa nri nye nkịta ọhịa. 11Ma eze ga-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke; ndị niile na-eji aha Chineke aṅụ iyi ga-eto ya, ma a ga-eme ka ọnụ ndị niile na-agha ụgha dere duu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.