Native Bible

Psalms 63:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mkpụrụobi m na-arapara gị nʼahụ; aka nri gị na-ejigide m.

Psalms 63:8 in English

Psalms 63:8 · Berean Standard Bible

My soul clings to You; Your right hand upholds me.

Context

6Nʼelu ihe ndina m, ana m echeta gị, ana m atụgharị uche nʼihe banyere gị, ogologo abalị niile. 7Nʼihi na ị bụ onye inyeaka m, ana m abụ abụ nʼokpuru ndo nke nku gị. 8Mkpụrụobi m na-arapara gị nʼahụ; aka nri gị na-ejigide m. 9A ga-ala ndị na-achọ ndụ m nʼiyi; ha ga-arịda ruo ebe omimi nke ụwa. 10A ga-eji mma agha laa ha nʼiyi, ha ga-abụkwa nri nye nkịta ọhịa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.