Native Bible

Psalms 61:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m akpọku gị site na nsọtụ nke ụwa, ana m akpọku gị mgbe obi m na-ada mba; duru m gaa nʼoke nkume ahụ nke karịrị m elu.

Psalms 61:2 in English

Psalms 61:2 · Berean Standard Bible

From the ends of the earth I call out to You whenever my heart is faint. Lead me to the rock that is higher than I.

Context

1Nụrụ akwa m, O Chineke, gee ntị nʼekpere m. 2Ana m akpọku gị site na nsọtụ nke ụwa, ana m akpọku gị mgbe obi m na-ada mba; duru m gaa nʼoke nkume ahụ nke karịrị m elu. 3Nʼihi na ị bụrịị ebe mgbaba m, na ụlọ ahụ dịkarịrị elu, sie ike imegide onye iro ahụ.* 4Ọ na-agụ m ibi nʼụlọ ikwu gị ruo mgbe ebighị ebi, ka m gbaba, zere ndụ nʼokpuru nku gị abụọ. Sela

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.