Native Bible

Psalms 61:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nụrụ akwa m, O Chineke, gee ntị nʼekpere m.

Psalms 61:1 in English

Psalms 61:1 · Berean Standard Bible

Hear my cry, O God; attend to my prayer.

Context

1Nụrụ akwa m, O Chineke, gee ntị nʼekpere m. 2Ana m akpọku gị site na nsọtụ nke ụwa, ana m akpọku gị mgbe obi m na-ada mba; duru m gaa nʼoke nkume ahụ nke karịrị m elu. 3Nʼihi na ị bụrịị ebe mgbaba m, na ụlọ ahụ dịkarịrị elu, sie ike imegide onye iro ahụ.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.