Abụ Ọma 55:16
Psalms 55:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma akpọkuru m Chineke, Onyenwe anyị na-azọpụtakwa m.
Psalms 55:16 in English
Psalms 55:16 · Berean Standard Bible
But I call to God, and the LORD saves me.
Context
14onye mụ na ya na-enwe mmekọrịta dị ụtọ na mbụ,
nʼụlọ Chineke,
ka anyị na-ejegharị
nʼetiti ọha mmadụ bịara ife ofufe. 15Ka ọnwụ bịakwasị ndị iro m na mberede;
ka ha rịdaa ala mmụọ na ndụ,
nʼihi na ihe ọjọọ na-achọta ebe ọnọdụ nʼetiti ha. 16Ma akpọkuru m Chineke,
Onyenwe anyị na-azọpụtakwa m. 17Nʼụtụtụ, ma nʼehihie, ma nʼabalị,
ka m sitere nʼoke ihe mgbu, na-akpọku ya
ma ọ na-anụkwa olu m. 18Ọ na-agbapụta m, mee ka m ghara imerụ ahụ,
site nʼagha niile e busoro m,
nʼagbanyeghị nʼọtụtụ biliri megide m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.