Abụ Ọma 55:14
Psalms 55:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
onye mụ na ya na-enwe mmekọrịta dị ụtọ na mbụ, nʼụlọ Chineke, ka anyị na-ejegharị nʼetiti ọha mmadụ bịara ife ofufe.
Psalms 55:14 in English
Psalms 55:14 · Berean Standard Bible
We shared sweet fellowship together; we walked with the crowd into the house of God.
Context
12A sị na ọ bụ onye iro ji m eme ihe ọchị,
apụrụ m ịnagide ya;
a sịkwa na ọ bụ onye iro na-eweli onwe ya megide m,
apụrụ m izonarị onwe m site nʼebe ọ nọ. 13Maọbụ gị, nwoke dịka m,
onye mụ na ya dị na mma, enyi m ọma, 14onye mụ na ya na-enwe mmekọrịta dị ụtọ na mbụ,
nʼụlọ Chineke,
ka anyị na-ejegharị
nʼetiti ọha mmadụ bịara ife ofufe. 15Ka ọnwụ bịakwasị ndị iro m na mberede;
ka ha rịdaa ala mmụọ na ndụ,
nʼihi na ihe ọjọọ na-achọta ebe ọnọdụ nʼetiti ha. 16Ma akpọkuru m Chineke,
Onyenwe anyị na-azọpụtakwa m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.