Native Bible

Psalms 55:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka ọnwụ bịakwasị ndị iro m na mberede; ka ha rịdaa ala mmụọ na ndụ, nʼihi na ihe ọjọọ na-achọta ebe ọnọdụ nʼetiti ha.

Psalms 55:15 in English

Psalms 55:15 · Berean Standard Bible

Let death seize them by surprise; let them go down to Sheol alive, for evil is with them in their homes.

Context

13Maọbụ gị, nwoke dịka m, onye mụ na ya dị na mma, enyi m ọma, 14onye mụ na ya na-enwe mmekọrịta dị ụtọ na mbụ, nʼụlọ Chineke, ka anyị na-ejegharị nʼetiti ọha mmadụ bịara ife ofufe. 15Ka ọnwụ bịakwasị ndị iro m na mberede; ka ha rịdaa ala mmụọ na ndụ, nʼihi na ihe ọjọọ na-achọta ebe ọnọdụ nʼetiti ha. 16Ma akpọkuru m Chineke, Onyenwe anyị na-azọpụtakwa m. 17Nʼụtụtụ, ma nʼehihie, ma nʼabalị, ka m sitere nʼoke ihe mgbu, na-akpọku ya ma ọ na-anụkwa olu m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.