Abụ Ọma 51:5
Psalms 51:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼezie, onye mmehie ka m bụ site nʼoge amụrụ m; bụrụkwa onye mmehie site nʼoge nne m tụrụ ime m.
Psalms 51:5 in English
Psalms 51:5 · Berean Standard Bible
Surely I was brought forth in iniquity; I was sinful when my mother conceived me.
Context
3Nʼihi na amaara m njehie m niile,
mmehie m dịkwa nʼihu m mgbe niile. 4Ọ bụkwa naanị gị ka m mehiere megide,
mee ihe ahụ bụ ihe ọjọọ nʼihu gị,
nke mere na ị bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi mgbe ị na-ekwu okwu,
na onye ezi omume mgbe ị na-ekpe ikpe. 5Nʼezie, onye mmehie ka m bụ site nʼoge amụrụ m;
bụrụkwa onye mmehie site nʼoge nne m tụrụ ime m. 6Nʼezie, ị na-achọ eziokwu nʼakụkụ niile zoro ezo;
ị na-akụziri m amamihe nʼakụkụ niile zoro ezo. 7Were hisọp* sachaa m, aga m adị ọcha;
sachaa m ka m dị ọcha karịa snoo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.