Native Bible

Psalms 51:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Were hisọp* sachaa m, aga m adị ọcha; sachaa m ka m dị ọcha karịa snoo.

Psalms 51:7 in English

Psalms 51:7 · Berean Standard Bible

Purify me with hyssop, and I will be clean; wash me, and I will be whiter than snow.

Context

5Nʼezie, onye mmehie ka m bụ site nʼoge amụrụ m; bụrụkwa onye mmehie site nʼoge nne m tụrụ ime m. 6Nʼezie, ị na-achọ eziokwu nʼakụkụ niile zoro ezo; ị na-akụziri m amamihe nʼakụkụ niile zoro ezo. 7Were hisọp* sachaa m, aga m adị ọcha; sachaa m ka m dị ọcha karịa snoo. 8Mee ka m nụrụ olu obi ụtọ na ọṅụ; ka okpukpu ndị i gwepịara ṅụrịkwaa. 9Zopu ihu gị nʼebe mmehie m niile dị, hichapụkwa mmehie m niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.