Native Bible

Psalms 50:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eluigwe na-ekwupụta ezi omume ya, nʼihi na Chineke nʼonwe ya bụ onye ikpe. Sela

Psalms 50:6 in English

Psalms 50:6 · Berean Standard Bible

And the heavens proclaim His righteousness, for God Himself is Judge.* Selah

Context

4Ọ na-akpọku eluigwe na ụwa ka o kpee ndị ya ikpe: Ọ na-asị, 5“Chikọtaranụ m ndị m e doro nsọ, bụ ndị mụ na ha ji ịchụ aja gbaa ndụ.” 6Eluigwe na-ekwupụta ezi omume ya, nʼihi na Chineke nʼonwe ya bụ onye ikpe. Sela 7“Nụrụnụ, ndị m, m ga-ekwukwa, Izrel, aga m agba ama megide unu, Abụ m Chineke, Chineke unu. 8Anaghị m abara unu mba nʼihi ịchụ aja unu, na aja nsure ọkụ unu nke na-adị m nʼihu oge niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.