Abụ Ọma 50:4
Psalms 50:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-akpọku eluigwe na ụwa ka o kpee ndị ya ikpe: Ọ na-asị,
Psalms 50:4 in English
Psalms 50:4 · Berean Standard Bible
He summons the heavens above, and the earth, that He may judge His people:
Context
2Chineke na-enwupụta dịka ìhè, site na Zayọn,
nke zuruoke nʼime ịma mma. 3Chineke anyị na-abịa,
ọ gaghị emechikwa ọnụ;
ọkụ na-erepịa erepịa dị nʼihu ya,
oke ifufe na-efesi ike gbakwara ya gburugburu. 4Ọ na-akpọku eluigwe
na ụwa ka o kpee ndị ya ikpe: Ọ na-asị, 5“Chikọtaranụ m ndị m e doro nsọ,
bụ ndị mụ na ha ji ịchụ aja gbaa ndụ.” 6Eluigwe na-ekwupụta ezi omume ya,
nʼihi na Chineke nʼonwe ya bụ onye ikpe. Sela
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.