Abụ Ọma 50:2
Psalms 50:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chineke na-enwupụta dịka ìhè, site na Zayọn, nke zuruoke nʼime ịma mma.
Psalms 50:2 in English
Psalms 50:2 · Berean Standard Bible
From Zion, perfect in beauty, God shines forth.
Context
1Onyenwe anyị, Chineke, Onye kachasị chi niile,
ekwuola okwu ma kpọkọta ụwa niile,
site na ọwụwa anyanwụ ruo na ọdịda ya. 2Chineke na-enwupụta dịka ìhè, site na Zayọn,
nke zuruoke nʼime ịma mma. 3Chineke anyị na-abịa,
ọ gaghị emechikwa ọnụ;
ọkụ na-erepịa erepịa dị nʼihu ya,
oke ifufe na-efesi ike gbakwara ya gburugburu. 4Ọ na-akpọku eluigwe
na ụwa ka o kpee ndị ya ikpe: Ọ na-asị,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.