Native Bible

Psalms 50:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị, Chineke, Onye kachasị chi niile, ekwuola okwu ma kpọkọta ụwa niile, site na ọwụwa anyanwụ ruo na ọdịda ya.

Psalms 50:1 in English

Psalms 50:1 · Berean Standard Bible

The Mighty One, God the LORD, speaks and summons the earth from where the sun rises to where it sets.

Context

1Onyenwe anyị, Chineke, Onye kachasị chi niile, ekwuola okwu ma kpọkọta ụwa niile, site na ọwụwa anyanwụ ruo na ọdịda ya. 2Chineke na-enwupụta dịka ìhè, site na Zayọn, nke zuruoke nʼime ịma mma. 3Chineke anyị na-abịa, ọ gaghị emechikwa ọnụ; ọkụ na-erepịa erepịa dị nʼihu ya, oke ifufe na-efesi ike gbakwara ya gburugburu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.