Abụ Ọma 50:5
Psalms 50:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Chikọtaranụ m ndị m e doro nsọ, bụ ndị mụ na ha ji ịchụ aja gbaa ndụ.”
Psalms 50:5 in English
Psalms 50:5 · Berean Standard Bible
“Gather to Me My saints, who made a covenant with Me by sacrifice.”
Context
3Chineke anyị na-abịa,
ọ gaghị emechikwa ọnụ;
ọkụ na-erepịa erepịa dị nʼihu ya,
oke ifufe na-efesi ike gbakwara ya gburugburu. 4Ọ na-akpọku eluigwe
na ụwa ka o kpee ndị ya ikpe: Ọ na-asị, 5“Chikọtaranụ m ndị m e doro nsọ,
bụ ndị mụ na ha ji ịchụ aja gbaa ndụ.” 6Eluigwe na-ekwupụta ezi omume ya,
nʼihi na Chineke nʼonwe ya bụ onye ikpe. Sela 7“Nụrụnụ, ndị m, m ga-ekwukwa,
Izrel, aga m agba ama megide unu,
Abụ m Chineke, Chineke unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.