Abụ Ọma 50:7
Psalms 50:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nụrụnụ, ndị m, m ga-ekwukwa, Izrel, aga m agba ama megide unu, Abụ m Chineke, Chineke unu.
Psalms 50:7 in English
Psalms 50:7 · Berean Standard Bible
“Hear, O My people, and I will speak, O Israel, and I will testify against you: I am God, your God.
Context
5“Chikọtaranụ m ndị m e doro nsọ,
bụ ndị mụ na ha ji ịchụ aja gbaa ndụ.” 6Eluigwe na-ekwupụta ezi omume ya,
nʼihi na Chineke nʼonwe ya bụ onye ikpe. Sela 7“Nụrụnụ, ndị m, m ga-ekwukwa,
Izrel, aga m agba ama megide unu,
Abụ m Chineke, Chineke unu. 8Anaghị m abara unu mba nʼihi ịchụ aja unu,
na aja nsure ọkụ unu nke na-adị m nʼihu oge niile. 9Enweghị m mkpa maka oke ehi unu site nʼụlọ anụmanụ unu
maọbụ mkpi site nʼọgba igwe ewu na atụrụ unu,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.