Abụ Ọma 50:8
Psalms 50:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anaghị m abara unu mba nʼihi ịchụ aja unu, na aja nsure ọkụ unu nke na-adị m nʼihu oge niile.
Psalms 50:8 in English
Psalms 50:8 · Berean Standard Bible
I do not rebuke you for your sacrifices, and your burnt offerings are ever before Me.
Context
6Eluigwe na-ekwupụta ezi omume ya,
nʼihi na Chineke nʼonwe ya bụ onye ikpe. Sela 7“Nụrụnụ, ndị m, m ga-ekwukwa,
Izrel, aga m agba ama megide unu,
Abụ m Chineke, Chineke unu. 8Anaghị m abara unu mba nʼihi ịchụ aja unu,
na aja nsure ọkụ unu nke na-adị m nʼihu oge niile. 9Enweghị m mkpa maka oke ehi unu site nʼụlọ anụmanụ unu
maọbụ mkpi site nʼọgba igwe ewu na atụrụ unu, 10nʼihi na ụmụ anụmanụ niile nke oke ọhịa bụ nke m,
ha na ehi niile nọ nʼelu otu puku ugwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.