Abụ Ọma 50:15
Psalms 50:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ma kpọkuo m nʼụbọchị nsogbu gị, aga m agbapụta unu, unu ga-enyekwa m nsọpụrụ.”
Psalms 50:15 in English
Psalms 50:15 · Berean Standard Bible
Call upon Me in the day of trouble; I will deliver you, and you will honor Me.”
Context
13Ana m ata anụ oke ehi,
ka ọ bụ ọbara mkpi ka m ga-aṅụ? 14“Chụọrọ Chineke aja ekele,
mezuo nkwa i kwere Onye kachasị ihe niile elu, 15ma kpọkuo m nʼụbọchị nsogbu gị,
aga m agbapụta unu, unu ga-enyekwa m nsọpụrụ.” 16Ma Chineke na-agwa ndị na-eme ihe ọjọọ okwu sị,
“Olee, nkwuwa okwu unu nwere ịgụgharị iwu m,
maọbụ kwupụta ọgbụgba ndụ m nʼọnụ unu? 17Unu kpọrọ ndụmọdụ m asị,
na-atụfekwa okwu m nʼazụ unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.