Abụ Ọma 50:14
Psalms 50:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Chụọrọ Chineke aja ekele, mezuo nkwa i kwere Onye kachasị ihe niile elu,
Psalms 50:14 in English
Psalms 50:14 · Berean Standard Bible
Sacrifice a thank offering to God, and fulfill your vows to the Most High.
Context
12Ọ bụrụ na agụụ agụọ m, agaghị m agwa gị ya,
nʼihi na ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke m. 13Ana m ata anụ oke ehi,
ka ọ bụ ọbara mkpi ka m ga-aṅụ? 14“Chụọrọ Chineke aja ekele,
mezuo nkwa i kwere Onye kachasị ihe niile elu, 15ma kpọkuo m nʼụbọchị nsogbu gị,
aga m agbapụta unu, unu ga-enyekwa m nsọpụrụ.” 16Ma Chineke na-agwa ndị na-eme ihe ọjọọ okwu sị,
“Olee, nkwuwa okwu unu nwere ịgụgharị iwu m,
maọbụ kwupụta ọgbụgba ndụ m nʼọnụ unu?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.