Native Bible

Psalms 50:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụrụ na agụụ agụọ m, agaghị m agwa gị ya, nʼihi na ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke m.

Psalms 50:12 in English

Psalms 50:12 · Berean Standard Bible

If I were hungry, I would not tell you, for the world is Mine, and the fullness thereof.

Context

10nʼihi na ụmụ anụmanụ niile nke oke ọhịa bụ nke m, ha na ehi niile nọ nʼelu otu puku ugwu. 11Amaara m ụmụ nnụnụ niile nọ nʼelu ugwu niile, ihe niile e kere eke nọ nʼọhịa bụ nke m. 12Ọ bụrụ na agụụ agụọ m, agaghị m agwa gị ya, nʼihi na ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke m. 13Ana m ata anụ oke ehi, ka ọ bụ ọbara mkpi ka m ga-aṅụ? 14“Chụọrọ Chineke aja ekele, mezuo nkwa i kwere Onye kachasị ihe niile elu,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.