Native Bible

Psalms 50:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m ata anụ oke ehi, ka ọ bụ ọbara mkpi ka m ga-aṅụ?

Psalms 50:13 in English

Psalms 50:13 · Berean Standard Bible

Do I eat the flesh of bulls, or drink the blood of goats?

Context

11Amaara m ụmụ nnụnụ niile nọ nʼelu ugwu niile, ihe niile e kere eke nọ nʼọhịa bụ nke m. 12Ọ bụrụ na agụụ agụọ m, agaghị m agwa gị ya, nʼihi na ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke m. 13Ana m ata anụ oke ehi, ka ọ bụ ọbara mkpi ka m ga-aṅụ? 14“Chụọrọ Chineke aja ekele, mezuo nkwa i kwere Onye kachasị ihe niile elu, 15ma kpọkuo m nʼụbọchị nsogbu gị, aga m agbapụta unu, unu ga-enyekwa m nsọpụrụ.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.