Abụ Ọma 50:17
Psalms 50:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu kpọrọ ndụmọdụ m asị, na-atụfekwa okwu m nʼazụ unu.
Psalms 50:17 in English
Psalms 50:17 · Berean Standard Bible
For you hate My instruction and cast My words behind you.
Context
15ma kpọkuo m nʼụbọchị nsogbu gị,
aga m agbapụta unu, unu ga-enyekwa m nsọpụrụ.” 16Ma Chineke na-agwa ndị na-eme ihe ọjọọ okwu sị,
“Olee, nkwuwa okwu unu nwere ịgụgharị iwu m,
maọbụ kwupụta ọgbụgba ndụ m nʼọnụ unu? 17Unu kpọrọ ndụmọdụ m asị,
na-atụfekwa okwu m nʼazụ unu. 18Mgbe unu hụrụ onye ohi, unu na ya na-ejikọta aka;
unu na ndị na-akwa iko na-ekekọkwa oke. 19Ọnụ unu na-eme ọsịịsọ ikwu okwu ọjọọ,
okwu aghụghọ na nke rere ure na-esikwa nʼọnụ unu na-asọpụta dịka iyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.