Abụ Ọma 49:6
Psalms 49:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụba ha ma na-anyakwa isi nʼihi oke ụba ha.
Psalms 49:6 in English
Psalms 49:6 · Berean Standard Bible
They trust in their wealth and boast in their great riches.
Context
4Aga m aṅa ntị nye ilu,
aga m e ji ụbọ akwara kọwaa ilu m. 5Nʼihi gịnị ka m ga-eji tụọ egwu mgbe ụbọchị ọjọọ bịara,
mgbe ndị aghụghọ ọjọọ gbara m gburugburu, 6ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụba ha
ma na-anyakwa isi nʼihi oke ụba ha. 7O nweghị onye pụrụ ịgbapụta ndụ onye ọzọ,
maọbụ nye Chineke ụgwọ e ji agbara onye ahụ, 8nʼihi na ụgwọ e ji agbara ndụ dị oke ọnụ,
o nweghị ụgwọ a ga-akwụ nke ga-ezu,*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.