Native Bible

Psalms 49:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m aṅa ntị nye ilu, aga m e ji ụbọ akwara kọwaa ilu m.

Psalms 49:4 in English

Psalms 49:4 · Berean Standard Bible

I will incline my ear to a proverb; I will express my riddle with the harp:

Context

2ma ndị dị ala ma ndị dị elu,* ma onye ọgaranya ma onye ogbenye. 3Aga m ekwu okwu amamihe, ihe sị nʼobi m ga-enye nghọta. 4Aga m aṅa ntị nye ilu, aga m e ji ụbọ akwara kọwaa ilu m. 5Nʼihi gịnị ka m ga-eji tụọ egwu mgbe ụbọchị ọjọọ bịara, mgbe ndị aghụghọ ọjọọ gbara m gburugburu, 6ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụba ha ma na-anyakwa isi nʼihi oke ụba ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.