Abụ Ọma 49:5
Psalms 49:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi gịnị ka m ga-eji tụọ egwu mgbe ụbọchị ọjọọ bịara, mgbe ndị aghụghọ ọjọọ gbara m gburugburu,
Psalms 49:5 in English
Psalms 49:5 · Berean Standard Bible
Why should I fear in times of trouble, when wicked usurpers surround me?
Context
3Aga m ekwu okwu amamihe,
ihe sị nʼobi m ga-enye nghọta. 4Aga m aṅa ntị nye ilu,
aga m e ji ụbọ akwara kọwaa ilu m. 5Nʼihi gịnị ka m ga-eji tụọ egwu mgbe ụbọchị ọjọọ bịara,
mgbe ndị aghụghọ ọjọọ gbara m gburugburu, 6ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụba ha
ma na-anyakwa isi nʼihi oke ụba ha. 7O nweghị onye pụrụ ịgbapụta ndụ onye ọzọ,
maọbụ nye Chineke ụgwọ e ji agbara onye ahụ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.