Native Bible

Psalms 49:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼagbanyeghị na ọ gụrụ onwe ya dịka onye a gọziri agọzi mgbe ọ dị ndụ, ọ bụ ezie na ndị mmadụ na-eto gị mgbe ị na-enwe ọganihu,

Psalms 49:18 in English

Psalms 49:18 · Berean Standard Bible

Though in his lifetime he blesses his soul— and men praise you when you prosper—

Context

16Amala jijiji mgbe mmadụ na-aba oke ụba, mgbe ịdị ebube nke ụlọ ya na-amụba, 17nʼihi na ọ ga-agba aka laa ma ọ nwụọ, ịdị ebube ya agaghị eso ya banye nʼili. 18Nʼagbanyeghị na ọ gụrụ onwe ya dịka onye a gọziri agọzi mgbe ọ dị ndụ, ọ bụ ezie na ndị mmadụ na-eto gị mgbe ị na-enwe ọganihu, 19ọ ga-eso ọgbọ ndị nna nna ya ndị na-agaghị ahụkwa ìhè ọzọ. 20Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta dịka anụ ọhịa nke ga-ala nʼiyi. 49:2 E nwekwara ike gụọ ya otu a, ma ụmụ mmadụ ma ụmụ nwoke. 49:8 Mat 16:26 49:15 Hos 13:4; Mak 16:6-7

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.