Native Bible

Psalms 49:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta dịka anụ ọhịa nke ga-ala nʼiyi. 49:2 E nwekwara ike gụọ ya otu a, ma ụmụ mmadụ ma ụmụ nwoke. 49:8 Mat 16:26 49:15 Hos 13:4; Mak 16:6-7

Psalms 49:20 in English

Psalms 49:20 · Berean Standard Bible

A man who has riches without understanding is like the beasts that perish.

Context

18Nʼagbanyeghị na ọ gụrụ onwe ya dịka onye a gọziri agọzi mgbe ọ dị ndụ, ọ bụ ezie na ndị mmadụ na-eto gị mgbe ị na-enwe ọganihu, 19ọ ga-eso ọgbọ ndị nna nna ya ndị na-agaghị ahụkwa ìhè ọzọ. 20Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta dịka anụ ọhịa nke ga-ala nʼiyi. 49:2 E nwekwara ike gụọ ya otu a, ma ụmụ mmadụ ma ụmụ nwoke. 49:8 Mat 16:26 49:15 Hos 13:4; Mak 16:6-7

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.