Native Bible

Psalms 49:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma Chineke ga-agbapụta ndụ m site nʼili,* nʼezie, ọ ga-akpọrọ m nye onwe ya. Sela

Psalms 49:15 in English

Psalms 49:15 · Berean Standard Bible

But God will redeem my life from Sheol, for He will surely take me to Himself. Selah

Context

13Nke a bụ ihe na-adakwasị ndị na-atụkwasị obi nʼonwe ha, na ndị na-eso ụzọ ha, ndị na-akwado okwu ha. Sela 14Dịka atụrụ, ọ bụ ala mmụọ ka a kwadooro ha, ọnwụ ga-abụ onye na-azụ ha dịka atụrụ, ma ndị na-eme ihe ziri ezi ga-emeri ha nʼụtụtụ. Ozu ha ga-erekasị nʼime ili nʼebe dị anya site nʼụlọeze ha. 15Ma Chineke ga-agbapụta ndụ m site nʼili,* nʼezie, ọ ga-akpọrọ m nye onwe ya. Sela 16Amala jijiji mgbe mmadụ na-aba oke ụba, mgbe ịdị ebube nke ụlọ ya na-amụba, 17nʼihi na ọ ga-agba aka laa ma ọ nwụọ, ịdị ebube ya agaghị eso ya banye nʼili.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.