Abụ Ọma 48:6
Psalms 48:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ahụ ọma jijiji bidoro ha nʼebe ahụ, ihe mgbu ha dịka nke nwanyị na-achọ ịmụ nwa.
Psalms 48:6 in English
Psalms 48:6 · Berean Standard Bible
Trembling seized them there, anguish like a woman in labor.
Context
4Mgbe ndị eze jikọtara ndị agha ha ọnụ,
mgbe ha bịakọtara nso, 5ihe ha hụrụ juru ha anya;
nʼihi oke egwu, ha gbara ọsọ. 6Ahụ ọma jijiji bidoro ha nʼebe ahụ,
ihe mgbu ha dịka nke nwanyị na-achọ ịmụ nwa. 7Ị lara ha nʼiyi dịka oke ifufe si nʼọwụwa anyanwụ
si ala ụgbọ mmiri ukwuu nke Tashish nʼiyi. 8Dịka anyị nụrụ,
otu a ka anyị hụrụ,
nʼime obodo Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
nʼime obodo Chineke anyị:
Chineke na-eme ka o guzosie ike
ruo mgbe ebighị ebi. Sela
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.