Abụ Ọma 48:4
Psalms 48:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ndị eze jikọtara ndị agha ha ọnụ, mgbe ha bịakọtara nso,
Psalms 48:4 in English
Psalms 48:4 · Berean Standard Bible
For behold, the kings assembled; they all advanced together.
Context
2Ọ mara mma nʼịdị elu ya,
bụkwa ọṅụ elu ụwa niile.
Ugwu Zayọn, obodo eze ahụ dị ukwuu,
dịka ebe kachasị elu nke Zafọn. 3Chineke nọ nʼime ebe ya e wusiri ike;
o gosila onwe ya dịka ebe mgbaba ha e wusiri ike. 4Mgbe ndị eze jikọtara ndị agha ha ọnụ,
mgbe ha bịakọtara nso, 5ihe ha hụrụ juru ha anya;
nʼihi oke egwu, ha gbara ọsọ. 6Ahụ ọma jijiji bidoro ha nʼebe ahụ,
ihe mgbu ha dịka nke nwanyị na-achọ ịmụ nwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.